Loading...
Larger font
Smaller font
Copy
Print
Contents
Olileanya Dị Ukuu - Contents
  • Results
  • Related
  • Featured
No results found for: "".
  • Weighted Relevancy
  • Content Sequence
  • Relevancy
  • Earliest First
  • Latest First
    Larger font
    Smaller font
    Copy
    Print
    Contents

    A Jụrụ Eziokwu N’ihi na Ọ Gụnyere Obe

    Ka ihe nke ime mmụọ na ijụ onwe onye na-ebelata na ozizi dị iche iche a na-ezi ndị mmadụ, mgbe ahụ ka imerime na-enwe mmasị ukuu ịnabata ha. Setan jikere inye ihe ahụ nke obi na-achọ, ma na-edochikwa nduhie n’ọnọdụ eziokwụ.Ọ bụkwa otu a ka okpukpe nke Popu nọ n’isi ya ji nwee ike idota echiche ndị mmadụ n’okpuru ya. Ma site na-anabataghị eziokwu n’ihi na ọ gụnyere obe, Ndị Protestant (ndị na-ekwenyeghị n’ozizi Katọlik) na-esokwa otu ụzọ ahụ. Ndị nile na-amụta ka e si eso ụzọ dị mfe na mkpebi ndị ọchịchị, nke ga-eme ka ha na ụwa ghara ịnọ n’iro, ka a ga-ahapụ ka ha nweta “ozizi ụgha nke na-eweta mbibi” n’ọnọdụ eziokwu (2 Pita 2:1). Onye na-esite n’ụjọ nabata otu nduhie ga-anabatakwa ọzọ ọsọsọ.OdU 23.1

    Larger font
    Smaller font
    Copy
    Print
    Contents