Loading...
Larger font
Smaller font
Copy
Print
Contents
Olileanya Dị Ukuu - Contents
  • Results
  • Related
  • Featured
No results found for: "".
  • Weighted Relevancy
  • Content Sequence
  • Relevancy
  • Earliest First
  • Latest First
    Larger font
    Smaller font
    Copy
    Print
    Contents

    Ita Ụta Nke Nmehie

    Nzọ-ụkwụ mbụ nke dị n’idozi agbata madụ na Chineke bụ ima nmehie ikpe n’obi. “Nmehie bụ nmebi-iwu.” “Site n’iwu ka a nāmara nmehie.” lJọn 3:4; Ndị Rom 3:20, N’ụzọ imara njehie ya, onye nmehie aghaghi inwale omume ya site n’enyo nke Chineke nke nēgosi izu-oke nke ezi-agwa ma nyerekwa ya aka ileta ntụpọ nile nke onwe ya.OdU 53.2

    Iwu ahụ nēkpuhere madụ nmehie ya, kama ọ dịghị eweta nmezi ihe. Ọ nēkwupụta na ọnwụ bụ òkè nke onye nmebi iwu. Naamị ozi-ọma nke Kraist pụrụ ime ka o nwere onwe ya site n’ọmụma-ikpe ma-ọbụ nmerụ nke nmehie. Ọ ghaghị ichegharikuru Chineke onye e mebiworo iwu Ya ma nwekwa okwukwe n’ime Kraist, site n’ọlụ ndozi nke ọbara ya. Site otua nweta “mgbaghara nmehie nile nke e mehieworo n’oge gara-aga” (Ndị Rom 3:25) ma bụrụkwa nwa nke Chineke.OdU 53.3

    Larger font
    Smaller font
    Copy
    Print
    Contents