Loading...
Larger font
Smaller font
Copy
Print
Contents
Olileanya Dị Ukuu - Contents
  • Results
  • Related
  • Featured
No results found for: "".
  • Weighted Relevancy
  • Content Sequence
  • Relevancy
  • Earliest First
  • Latest First
    Larger font
    Smaller font
    Copy
    Print
    Contents

    Ihe Mbụ N’Ọlụ Kachasịnụ

    O zughị oke in we mmasị dị mma ime ihe mmadụ chere na ọ dị mma ma ọ bụ ihe onye ozi gwara ya na ọ dị mma. O kwesiri inyocha akwụkwọ nsọ na onwe ya. O ji ihe ngosi dị otu a na-atụ aka ụzọ ọ bụla nke eji eje njem nke eluigwe, o kwesighịkwa ijụ ọ bụ nkea ma ọ bụ nke a.OdU 66.1

    Ọ bu ihe mbụ n’ọlụ kachasịnụ nye mmadụ ọ bụla nwere uche ịmụta site na akwụkwọ nsọ ihe bụ eziokwuma ije ije na ime ya na ịgbakwa ndị ọzọ ume iso na ya. Anyị kwesiri ịmata ihe bụ ọchịchọ anyị dịka anyị ga-aza azịza onwe anyị n’iru Chineke. Ndị ọka mmụta na-eme onwe ha dịka ndị nwere oke amamihe na-ezi na akwụkwọ nsọ nwere ihe nzuzo nke nghọta ya bụ ihe nke ime mọ, n’ihi na asụsụ eji dee ya bụ ihe dị ike ịghọta. Ndị a bụ ndị ozizi ụgha. Asụsụ nke akwụkwọ nsọ bụ ihe a ga-akọwa dịka o si kọwa onwe ya n’ụzọ were anya, ọ gwụchaala nanị ebe ewebatara ihe nnọchite anya ma ọ bụ onyonyo. A sị na ndị mmadụ gaanabata ihe ọgụgụ nke akwụkwọ nsọ dịka o si dị, ọ ga-alụ ọlụ nke gara ịkpọbata igwe mmadụ n’ogige nke Kraịst bụ ndị na-awagharị ugbu a n’ụzọ na-ezighị ezi. Ọtụtụ ebe na akwụkwọ nsọ nke ndị ọka mmụta na-elefu anya dịka ihe na-adịghị mkpa bụ nke jupụtara na nkasiobi nye onye eziri ihe n’ụlọ akwụkwọ nke Kraịst.OdU 66.2

    Nghọta eziokwu nke akwụkwọ nsọ adabachaghị na iji ike nke mmụta mee nyocha nanị na otu ihe ebu n’obi kama ọ bu ịchọsi ezi omume ike.OdU 66.3

    Larger font
    Smaller font
    Copy
    Print
    Contents